EVERYDAY IGBO WORDS

Aa   Bb   Cc   Dd   Ee   Ff   Gg   Hh   Ii   Jj   Kk   Ll   Mm   Nn   Oo   Pp   Qq   Rr   Ss   Tt   Uu   Vv   Ww   Xx   Yy   Zz

Aa

[Englishto Igbo]

Aback=
 wega azu 
(ha wega mụ azu - they took me aback or they surprise me)

Abandon = hapụru; rapuru 
(Ada hapụru nwata - Ada abandon the child)

Abdomen = afọ 
(afọ ya buru ibu - his abdomen or stomach is big or fat)

Abduct = nwururu 
(ha nwururu Obi - they abduct Obi)

Abide = jikodo; jikoro 
(iwu bu ihe jikoro anyi - the rules are what abide us)

Ability = emeli 
(ihe ịga emeli - something you can do)

Ablaze = agba oku; igba oku 
(ụlọ na agba oku - the house is ablaze)

Able = inwike 
(Uche di inwike - Uche is able)

Able-body = shiri ike; ike ahu 
(Peter di ike ahu - Peter is able-body)

Aboard = banye; bawala 
(ịbu banye na ụgbọ mmịrị - the load has aboard into the ship)

Abolish = kwusịla 
(ha kwusịla iwu- they have abolish the law)

Abominable = ihe ojoo; ihe ojoo na emem; ihe ojoo na ekwu ekwu 
(ihe ojoo na ekwu ekwu - something abominable - sometime very bad that cannot be said or done)

Abomination = arụ; njoo ka njoo; iwu ojoo 
(Ada dara iwu ojoo - Ada broke a very bad rule)

Abort = achoro; ọchodu; kwusịrị 
(Ngozi kwusịrị nwa - Ngozi aborted a baby)

About = choro; maka 
(ha choro iri ri ma ya bata - they were about to eat when he came in)

About me = maka mụ 
(John jiri Ibe maka mụ - John asked Ibe about me)

About-turn = tuhara 
(tuhara ebe ị na aga - about-turn from the place you're going)

Above = galiru elu 
(ihe galiru elu - something above)

Abrade = agriala 
(ukwu ụgbọ ya agriala - his car tyres are abrade)

Abreast = kuwara 
(akwụkwọ ozi Obi kuwara anyi - Obi’s letter abreast us)

Abridge = gburu nkenke 
(aha ya ọ gburu nkenke - his name he has abridged)

Abscond = zuroezo gbalaga 
(onye isi obodo were ego anyi zuroezo gbalaga - governor absconds with our money)

Absent = ọ biadu; adighi 
(ọ biadu nzuko taa - absent from the meeting today)

Absent-minded = onye nchefu 
(Uche bụ onye nchefu - Uche is absent-minded)

Abstain =  medu 
(omedu ohuho - obstain from voting)

Abundant = nukwuru; kaririakari 
(mangoro di nukwuru - mango is in abundant)

Abuse = arụ; mkparị ojoo 
(ọ mere anyi mkparị ojoo - he abuse us)

Abusive = ikwu; mkparị 
(ikwu ojoo Obi nye mụ - Obi was abusive to me)

Academy = ụlọ akwụkwọ 
(ebe ụlọ akwụkwọ - the place is a college or academy)

Accelerate = gara osiso 
(ihe gara osiso - something accelerated)

Accept = kwere; ịkwe 
(kwere ego - accept the money)

Acclaim = otito 
(otito diri ya maka ọru ọruru - acclaim him for the work he has done)

Accommodate = ụlọ nga ehi; nyem ụlọ; ịhi na ụlọ mụ 
(nyem ụlọ nga ehi - accommodate me)

accommodation = ụlọ ebiebi 
(ụlọ ebiebi nka anyi - our accommodation)

Accompany =  soro; ị soro; ị soro ya 
(Ada soro ya aga - Ada accompanying him or her to go)

Accomplice = onye soro me 
(Nickolas bụ onye soro - Nickolas is an accomplice)

Accomplish = ọruriala; ọmeriala 
(ọmeriala ụlọ - accomplish building the house)

Accord = kwekọrita 
(nzuko kwekọrita - meeting accord)

Accordance = nkwekọrita 
(iwu nkwekọrita - legal accordance)

Accountant = ọru akwụkwọ ego 
(Mike bụ onye ọru akwụkwọ ego - Mike is an accountant)

Acquaint = onye ọma 
(Tochi bụ onye ọma - Tochi is his acquaint)

Acquire = zuputara; wetere 
(Chief zuputara ụlọ - Chief acquired the house)

Activate = bidoro 
(ha bidoro akwụkwọ ịje - they activated the ticket or the travelling document)

Active = ngahari; ngbhari 
(Chima bụ onye ngahari - Chima is an active person)

Active birth = ngahari ngbe ịmu nwa 
(Ada mere ngahari ngbe ịmu nwa - Ada was urged to have active birth)

Actor = omee; omeka 
(Peter dika omeka - Peter is like actor)

Add = gbakụ 
(Ebere gbakụ ego - Ebere add the money)

Address = aha ebe ibi 
(nye aha ebe ibi - give address or give address where you live)

Adequate = zuru ofụma 
(ri zuru ofụma - the food is adequate)

Adjourn = ngbeọzọ 
(nzukọ dewere ngbeọzọ - the meeting was adjourned)

Adjust = mekwara 
(Ngozi mekwara akwa ya - Ngozi adjusted her cloth)

Admire = ịhunaanya; ịfunaanya 
(ịhunaanya Ugo ebe Chimaka di - Ugo admires Chimaka)

Admission = kpọkputere 
(ha kpọkputere Bona na ụlọ akwụkwọ - they gave Bona admission into the college)

Adult = okenye; ọ buele; ọ tole 
(gị bụ oke nye - you are an adult)

Adultery = hịri; kwara iko
(ọ hịri nwoke - committed adultery with a man) (ọ hịri nwanyị - committed adultery with a woman)

Adventure = ime ihe ujo 
(Ebere na di ime ihe ujo - Ebere takes adventure)

Advice = ndụmọdụ 
(naara ndụmọdụ - take advice)

Advocate = onye na ekwutere
(Uche bụ onye na ekwutere mụ - Uche is my advocate)

Affect = metụrụ 
(ihe mere nu metụrụ mụ aka - what happened affected me)

Afford = ịzuteli 
(nna ga ịzuteli igwe - father can afford a bicycle)

After = emechaa 
(emechaa gị bịa - after you come)

Afternoon = ehihie 
(bịa na ehihie - come in the afternoon)

Afforest = iku osisi 
(iku osisi ka ọ bụ ohia - planting trees to make a forest)

Affray = ịlụ ọgụ 
(maka ịlụ ọgụ ka ojiri ga nkporo - because of affray he went to prison)

Affront = ikwu nihu oha
(nne na nna ikwu nihu oha - mother and father affront each other)

Afraid = ujo 
(ujo na a tu ya - he is afraid)

Afresh = bido ohuru; bido nisi 
(bido ohuru na ọlụ akwụkwọ - start afresh at the college)

Aftermath = mere mgbe ọgwuagwu 
(mmịrị soro nkwuru, ọlụ we da - rain fell heavy, aftermath a house fell)

Again = ọzọ; ọzọkwa 
(Ada chọrọ nri ọzọkwa - Ada wants food again)

Aggravate = kpaso iwe 
(ya kpaso mụ iwe - she aggravated me)

Aggressive = obi oku 
(Ada bụ onye obi oku - Ada is an aggressive person)

Agree = kwe; kwere to agree ịkwe 
(ikwe ihe gị ikwuru - agree what you said)

Agreement = kwekuritara 
(anyi kwekuritara - we are in agreement)

Age = afọ; afọụle 
(kadụ afọ gị - what is your age)

Ah = chi; chei; chimoo; cheimoo 
(chi or chimoo – ah or my God)

Alive = ndu 
(Ngozi di ndu - Ngozi is alive)

All = niile 
(riri ihe niile - ate everything)

Allegation = boro ebubo 
(ha boro ya ebubo - they made allegation against him)

Allocate = kere 
(ha kere mụ ụlọ ala - they allocated me on the ground floor of the building)

All of us = anyi; anyị 
(anyị na Ngozi dị mma - all of us and Ngozi is alright)

Allow = kwere to allow ịkwere 
(ikwere John batawa - to allow John to come in)

All the time = ngbe niile 
(Bona no ebaa ngbe niile – Bona is here all the time)

Almighty = Chukwunna; Igwe 
(Chukwunna bụ Igwe elu na ala - God is the almighty in heaven and on earth)

Alone = nani; nanuya 
(hapụ nanuya gawa - live him alone to go)

Aloud = oluelu (dada nwere (
di) oluelu - aunty is aloud)

Alright = ọ dị mma; dị mma 
(kadụ? ọ dị mma - how or how are you? alright!)

Also = ma; kwa; ọzọkwa 
(weta ri na anu kwa - bring food and meat also)

Always = ngbe niile 
(Ebere no ebaa ngbe niile – Ebere is here always)

Ambition = tuga anya 
(Ngozi tuga anya izu ụgbọ - Ngozi has the ambition of buying a vehicle)

Ambush = chere ya echere
(Bona chere ya echere - Bona ambushed him/her)

Amend = mekwa; mezie 
(ihe mere mbu mekwa ya - amend what happened before)

Analyse = lero anya 
(lero anya ebe afo ego akwụkwọ anyi di - analyse or examine in details our yearly account)

Analysis = nkenke 
(mere anyi afo ego akwụkwọ nkenke - analysis our yearly income and expenditure statement)

Ancestor = ndi nnanna nwuru anwu 
(biko ndi nnanna nwuru anwu nye aka - please ancestor help)

Ancestral = ihe nnanna; ihe ochie; ala obi 
(ebea bụ ala obi mụ - this place is my ancestral land)

And = na 
(Uche na Ebere gawara - Uche and Ebere went)

Anger = iwe 
(iwe di mụ - my anger)

Angry = iwe iwe 
(Obi di iwe iwe - Obi is angry)

Anguish = ihe nwute 
(onwu bụ ihe nwute - death is an anguish)

Animal = anumanu 
(John dika anumanu - John is like animal)

Announce = gwa; ikwuputa 
(gwa onye ọwula - announce to everybody)

Anonymous = amadụ 
(amadụ onye mere ya - an anonymous person did it)

Another = ọzọ; ọdu 
(ha nyere anyi ọzọ - they gave us another)

Answer = za to answer = ịza answer a question = za ajụjụ to answer a question = ịza ajụjụ

Answered = zara 
(Kem zara ụkọ - Kem answered the call)

Anticipate = chegha 
(Tobi chegha dede - Tobi anticipates his uncle)

Anxious = osiso; choro osiso 
(Uche choro osiso ihụ nwunye ya - Uche is anxious to see his wife)

Apologise = gbahara 
(biko ghahara mụ - please I am apologising)

Apology = nkwadide 
(ha nyere nkwadide - they made apology)

Appearance = putara 
(Ada putara na ụlọ ikpe - Ada made an appearance in court)

Applaud = otito 
(ha nyere mụ otito - they applaud me)

Apple = achicha 
(iri achicha - eat apple)

Approve = ekwe remu 
(ekwe remu ịlu - approve the marriage)

Archetype = nsinambu 
(ihe nsinambu - something archetype)

Are = dị; dịna; wụ; wụka 
(ha dị mma -they are fine)

Argue = zu okwu; ru uka to argue ịzu okwu; ịru uka 
(Ngozi na ru uka - Ngozi argue)

Argument = aruruụka 
(Ada mege aruruụka - Ada making argument)

Arm; hand = aka 
(aka ya di ocha - his or her hand is clean)

Armpit = akpa abụ 
(akpa abụ ya na ịsị - his or her armpit smells)

Army = soja 
(nna wụ soja - father is a soja)

Arrest = jide 
(ha jide ya - they arrest her)

Arrival = mbataa; mbatara 
(John mbatara taa - John arrival today)

Arrive = batala; barula to arrive ịbatala; ịbarula 
(Jude barula - Jude arrived)

Art = nka 
(Uche mega nka na ọlụ akwụkwọ - Uche is doing art at the college)

As = rụka; dịka 
(ojoko rụka ọgede - banana as plantin)

Ash = ntụtụ 
(oku ntụtụ na ịsị - fire ash smells)

Ashamed = ihuere 
(ihuere gi mụ, maka ihe mere nu - I am ashamed of what happened)

Ask = jiri; jụ ajụjụ to ask or to ask question ịjụ ajụjụ 
(John jiri ajụjụ - John asked a question)

Asleep = ura; arahna 
(Okoro arahna - Okoro is asleep)

Aspirant = onye tuga anya 
(Chiemeka bụ onye tuga anya - Chiemeka is an aspirant)

Assign = ekere 
(ọru ekere ya - the work assigned to him)

Assignment = ọru e nyere 
(Ugo ruru ọru e nyere ya - Ugo did her assignment)

Assume = anomụ eche 
(anomụ eche ha gawala - assume they have gone)

As well = kwa 
(Obi nye ego kwa - Obi gave money as well)

At = nona 
(iko nona elu - cup is at the top)

Attach = tiri 
(ihe anyi tiri na akpa - something we attach or attached to the bag)

Attack = ịba ọgụ 
(ha choro ịba mụ ọgụ - they want to attack me)

Attain = ụrụ 
(ụrụ na ihe ha mere - something attain or attained from what they did)

Attempt = choro ime 
(ihe mụ choro ime - what I attempt to do)

Attend = gara 
(nmụ gara nzukọ - I attend a meeting)

Attest = akaebe 
(onye akaebe - someone who may or will attest)

Attire = uwe 
(uwe Ebere marama - Ebere’s attire is nice)

Attitude = agwa 
(agwa nwata di mma - this child’s attitude is very nice)

Attract = masiri 
(ahu ya masiri mụ - his or her body attracted me)

Attraction = ihu na anya 
(ihu na anya Obi erika - attraction to Obi is too much)

Attractive = mma ofuma 
(mma ofuma Adaeze tụrụ mụ ara - Adaeze is so attractive that I nearly went mad)

Aunt = da 
(da no ebaa – aunt is here)

Aunty = dada 
(dada ndo - aunty sorry)

Author = onye ode akwụkwọ 
(Nkem bụ onye ode akwụkwọ - Nkem is an author)

Authorise = asiri me; ndi isi kwụrụ 
(ihe asiri me - something authorise or authorised)

Authority = ndi isi 
(ha bụ ndi isi - they are the authority)

Available = ọdi; di 
(mmaya ịchoga, ọdi - the alcohol you’re looking for is available)

Avarice = anya ukwu ego 
(Chidi nwere anya ukwu ego, ọ di njoo - Chidi’s avarice is too bad)

Avert = ekwele ka ọme 
(ogu, ekwele ka ọme - avert the fight or war)

Await = chege 
(ihe anyi chege abiala - what we await has come)

Awake = omu anya; ọ tee; mu anya 
(Okoro mu anya - Okoro is awake)

Award = ihe onyinye 
(onye isi obodo wetere ihe onyinye - our governor got an award)

Aware = ma 
(ha ma anyi na abia - they are aware we are coming)

Awesome = di ọfuma 
(uwe ha di ọfuma - their clothes are awesome)

Awful = di njoo 
(uwe ha di njoo - their clothes are awful)

Awhile = oge nta 
(Obi noro oge nta - Obi stayed awhile)

Away = tere anya; ọte anya; ọte aka 
(ebaa tere anya - place is away or far away)

Awkward = isi ike 
(Ebere bụ onye isi ike - Ebere is an awkward person)

Ax; axe = onye ike; anya ike; egbu egbu 
(wete onye ike - bring an ax)


Back to the Index>>>

Bb

[English to Igbo]

baby = nwa
takiri; nwata (nwa takiri arahna - baby is asleep)
back = azu (azu mụ di njọọ - my back is bad)
backpack = akpa azu (akpa anya na azu - bag carried at the back)
bad = ojoo; ọjọọ; njoo; ihe ojoo (Okochi di ojoo - Okochi is bad)
bag = akpa (akpa mụ di ibu - my bag is big)
banana = ọgede; unere (iri ọgede – eat banana)
bank note; paper currency = akwụkwọ ego (akwụkwọ ego di njoo - bank note is bad)
basket = ekete; nkata (ekete mụ ejule - my basket is full)
bath = hu ahu to bath ihu ahu (ga hu ahu - go for a bath)
bathroom = ebe ihu ahu (Ngozi no ebe ihu ahu - Ngozi is in the bathroom)
beans = akidi(akidi masiri Obi – Obi likes beans)
beautiful = mara mma (Adaobi mara mma - Adaobi is beautiful)
beauty = wumma (Akaugo wumma - Akaugo is a beauty)
because = maka (gị gba ọsọ maka gị gi ụgwọ - you run because you owe)
beef = anụ nama (cow meat)
before = nbu (gawara nbu - went before)
begin = bido (bido gawa - begin to go)
behaviour = omume (omume gị di mma - your behaviour is okay)
behind = azu (Olumma dina azu - Olumma is behind)
better = ditụ mma (omume gị ditụ mma - your behaviour is better)
between = etiti (kemụ dina etiti - mine is between)
bible = akwukwo nsọ (ịgụ akwukwo nsọ - to read the Bible)
bicycle = igwe (igwe dede - uncle’s bicycle)
big = ibu; ukwu (ji di ibu - the yam is big)
birth = mu nwa; ịmu nwa; mọ nwa to give birth muru nwa (Ngozi muru nwa - Ngozi had a baby)
birthday = ụbọsi amuru your birthday ụbọsi amuru gị
bite = taa ara(nwanyi taa ara Ngozi - woman bites Ngozi)
bitter = ilu (kemụ di ilu - mine is bitter)
black = ojii (oche di ojii - chair is black)
black market = ahia iwu (Obi rege onu ahia iwu - Obi selling black market price)
bless or blessing = gozi; ịgozi ngozi
blind = ishi; kpuru ishi (Opara kpuru ishi - Opara is blind)
blood = obara (obara putaga - blood coming out)
body = ahu (ahu ya di njoo - his body is bad)
boil = ogbola; gbola (anu gbola - meat boiled)
bone = ọkpụkpụ (anu mụ di ọkpụkpụ ọkpụkpụ - my meat is bone bone)
book = akwụkwọ (gụ akwụkwọ - read book)
borrow = were naka (ịga were naka ngbe niile - you will borrow every time)
bottle = aba; karama (Uche mara otu ọnye karama - Uche stab someone with bottle)
bought = zuru; zutara (Chima zutara ihe na ahia - Chima bought something in the market)
boundary = oke; okere (okere ala bido ebea - land boundary starts here)
box or case = igbe (igbe di ibu - box or case is big)
boy = nwa nwoke; nwata nwoke (nwata nwoke gara ahia - boy went to the market)
breadth = ume (kụrụ ume - take a breadth)
breakfast = nri ụtụtụ (ri ụtụtụ di mma - breakfast is good)
breeze = ikuku (kụrụ ikuku - take a breeze)
bring = wete; weta; bute; nyem to bring iwete; iweta; ibute (wete ri - bring food)
bring water = wete mmiri(Agwu wete mmiri - Agwu bring water)
broke = ngbaji; nkowa broken akowala (afara akowala - the plate is broken)
broken bottle = kalama (Uche mara otu ọnye kalama - Uche stab someone with a broken bottle)
brooch = ọla obi (Ada yi ọla obi – Ada wears brooch)
broom = aziza (wete aziza – bring broom)
brother = nwanne nwoke (nwanne mụ nwoke – my brother)
build = rọ; wu to build ịrọ; iwu(ịrọ ụlọ – build a house)
bush = ohia (anomụ nọ ohia - I am in the bush)
business = ịcho ego (John mega ịcho ego na ahia - John is doing business in the market)
busy = nkpa; ihe dinkpa (anomụ emege ihe dinkpa - I am busy or doing something important)
but = ma; mana (agama aga mana ahia ka nkpa – I will go but market is more important)
buy = izu; zuta; zọ to buy ịzuta (izu ihe na ahia - buy something in the market) 

Back to the Index>>>