[English to Igbo]
calculate = ngbako; gbako (biko gbako ego - please calculate the money)
call = ụkọ; kpọ to call iụkọ; ikpọ (Ebube na kpọ - Ebube is calling)
came = bịara (chief bịara – chief came)
capital = isi obodo (isi obodo Ndi-Britain wụ London - capital of Britain is London)
car = ụgbọ; ụgbọ ala (biko nya ụgbọ ọfuma - please drive the car well)
card = kaadi (zuta ụbọsi amuru kaadi - buy birthday card)
carpet = ute (ịga tinye ute ebea - you will put carpet here)
case or court case = ikpe (ikpe mara ya - case went against him or her)
case or box = igbe (igbe di ibu - box or case is big)
cash = ego (weta ego - bring cash or money)
cassava = ji akpu; akpu; gari (kedụ maka ri jiakpu Helena chọrọ - what of cassava food Helena wants)
cathedral = isi ụlọ uka (Obiako gawara isi ụlọ uka - Obiako went to the cathedral)
celebration = mmeme (ụbọsi amuru mmeme - birthday celebration)
centre = etite (Madike di na etite - Madike is in the centre)
chain = ọla (ha gba ola - they wear chain)
chair = oche (bute oche - bring chair)
cheap = ntakiri (ihe nona ahia di ntakiri - things in the market are cheap)
cheque = akwụkwọ ego (nye akwụkwọ ego mana ya deto ya - give cheque so that he records it)
chew = ta to chew ịta (Ngozi na ta anụ - Ngozi chews meat)
chicken = ọkụkọ chicken meat anụ ọkụkọ
chief = chiri echichi (nna Uche chiri echichi - Uche’s father is a chief or is a titled man)
chieftaincy = chịi ọzọ; chịri ọzọ; ịchịi ọzọ (Obi chịri ọzọ - Obi took a chieftancy title)
children = ụmụ little children ụmụaka (ụmụaka gara aha – children went to the market)
Christian = Kirista; ọnye uka (Adanna dika ọnye uka - Adanna is like a Christian)
Christmas = Ekesmesi (Ekesmesi di eba - Christmas is here)
church = ebe uka; ụlọ uka (ụlọ uka di eba - church is here)
citizen = ọnye ala (Uche bu ọnye ala – Uche is a citizen)
cinema = sinema (ya gara sinema – he went to the cinema)
circumcise = bi ugwu; be ugwu to circumcise ibi ugwu; ibe ugwu
circumcised or circumcision = bere ugwu; biri ugwu (nwa nwoke biri ugwu - boy circumcised or circumcision)
city = obodo (obodo bu Owerri – city is Owerri)
civil = war ogu ụlọ (ogu Nigeria na Biafra wụ ogu ụlọ - Nigeria and Biafra war was a civil war)
clan = umu nwanee (umu nwanee Obieze - Obieze clan)
clean = ocha (efere di ocha - plate is clean)
clever = ma ihe; ema ihe (Chikodi ma ihe - Chikodi is clever)
climb = nyu elu to climb ịri elu; inyu elu
clock = oge; elekele (oge bukwa asaa – the time is seven)
close = mechi; kpuchi to close ịmechi; ịkpuchi
cloth = akwa; uwe (akwa mụ di unyi - my cloth is dirty)
coconut = aki bekee (aki bekee di uto – coconut is sweet)
cocoyam = ede (ede bukwa ri mụ - cocoyam is my food)
coke = kooku (achọrọ mụ kooku - I want coke)
coco cola = kooku (achọrọ mụ kooku - I want coco cola)
cold = oyi (Uche di oyi - Uche is cold)
cold water = mmịrị oyi (Nna chọrọ mmịrị oyi - father wants cold water)
college = ụlọ akwụkwọ (Adapapa gawara ụlọ akwụkwọ - Adapapa went to college)
comb = mbo to comb imbo (achorumụ imbo isi - I want to comb my head)
come = bịa; bịaa to come ịbịa; ịbịaa (Mbachi bịa - Mbachi come)
come in = bata; batawa (Nze batawa - Nze come in)
coming out = putawa; putaga (Chief putawa - Chief coming out)
computer = computa (computa mụ gbalaga osisu - my computer runs fast)
condom = kọndọm (Ngozi na Obinna tinyere kọndọm - Ngozi and Obinna put on condom)
confirm = kwe; to confirm ikwe (Ezeiga kwe na ego - Ezeiga confirm the money)
cook = si; siri ihe; isi nri or isi ihe cooking siga (Galouka siga nri - Galouka is cooking food)
cook food = siri ihe; siri ri; isi nri (biko siri mụ nri - please cook food for me)
copy = dere; kopi to copy idere; ikopi (Ngozi na dere ihe John - Ngozi copy things from John)
count = guo to count ịguo (iguo ri - to count the food)
county = obodo (obodo anyi wụ Nigeria - our country is Nigeria)
court = ụlọ ikpe (Obiako gawara ụlọ ikpe - Obiako went to court)
cousin = nwanne; nwanna (Ebere dika nwanne - Ebere is like my cousin)
cover = mechiri; mkputchi (aja mechiri ụzọ - sand cover the door)
crime = ihe ojoo (Ezenu mere ihe ojoo - Ezenu committed a crime)
criminal = ọnye ojoo; onye ojoo (Ezenu wụ ọnye ojoo - Ezenu is a criminal)
crisis = nsogbu (ndi nsogbu – community or people of crisis)
crown = okpu eze (Eze kpunye ya okpu eze - King put on the crown on him)
cry = akwa to cry ibe akwa; ịkwa akwa (Uche no ibe akwa – Uche is crying)
culture = omenaala (Dyo omenaala afo nu dimma - Dyo culture this year is okay)
cup = iko (iko mụ egule - my cup is full)
cure = gwọ to cure ịgwọ (biko gwọ mụ ọrịa - please cure my sickness)
curse = abumonụ (nwanyi tinye abumonụ na gị - the woman put a curse on you)
custom = omenaala; odibendi (omenaala anyi maramma - our custom is very good)
cut = kube: gbubie; chapu (kube anu ntakiri - cut the meat small)
cutlass = nma (nma gị dinko - your cutlass is sharp)
Back to the Index>>>
[English to Igbo]
dance = ega egwu; ite egwu (Ngozi muru iga egwu - Ngozi learn to dance)
daughter = nwanyị; agbọọbia first daughter ada (nwanyi gara aha – daughter or lady went to the market)
dead = agala; anwula; ogala; onwula (Okoro anwula - Okoro is dead)
death = onwu (onwu biaa na ura - death came as asleep)
debt = ugwo (John jide ego Tom na ugwo - John holds Tom’s money as debt)
delay = gbọ uge; gbọrọ uge to delay igbọ uge; igbọrọ uge
departure = apu; opupu; opula (opupu wụ ebea - departure is here)
desire = choro to desire ichoro what desired or thing desired ihe choro
destroy = gbu; nmebi to destroy ịgbu; ịmebi(Ebere ịmebi ihe – Ebere destroyed something)
die = onwu died anwuna (Taka anwuna - Taka has died)
difficult = siri ike to be difficult osiri ike (ụle siri ike – the examination is difficult)
dig = gwu to dig igwu (igwu ala - to dig ground or land)
dilemma = amdumu; amadimụ (amadimụ ihe meganu - dilemma on what is happening)
direct = zi; gosi (gosi ya ụlọ - direct her to the house) (zi ya ụzọ - direct him the way)
dirty = ụnyi; iru ụnyi (uwe mụ di unyi - cloth is dirty)
disappear = pọ to disappear pọla; apọla (nna pọla – father disappears or gone out)
discuss = koria to discuss or discussed koriari (ya koriari mụ - he discussed with me)
disease = ọrịa; nrịa (ọrịa mụ bido nyahụ - my sickness or disease began yesterday)
dish = efere (wete efere - bring dish or plate)
disturbance = nkwhara (nkwhara na mehariga - disturbance is happening)
distribute = ke distribute thing ke ihe distribution of thing ike ihe
division = divsọn (ebe hu bụ divsọn anyi - that place is our division)
do = me to do ime (ime ihe - to do something)
doing = mega (Bon mega ịcho ego - Bon is doing a business)
doctor = dokito; dibia; dibe; dibia bekee traditional or native doctor dibe; dibia
door = ụzọ (mehe ụzọ - open door)
drama = ejije (ejije nke ahụ dị mma - that drama is okay)
draw = se (se ihe - draw something)
dream = nro (nro nke ahụ di njoo - that dream is bad)
dress = uwe (uwe mụ di unyi - my dress is dirty)
drink = ọnunụ; ihe ọnunụ (achọrọ mụ ihe ọnunụ - I want something to drink)
drive = nya (biko nya ụgbọ ọfuma - please drive the car well)
drug = ọgwụ; ịgbo (ọgwụ nke ahụ di ike - that drug is strong)
Back to the Index
[English to Igbo]
each = otu otu; ma otu ma otu; ofu ofu; ma ofu ma ofu (nye otu otu - give each)
ear = nti (nti mụ di ibu - my ear is big)
early = na oge; boo ụzọ (Dike bịa na oge - Dike came early)
earrings = ọla nti (Ngozi gba ọla nti - Ngozi wears earrings)
eat = iri; rie to eat iri ri; iri nri (Uche rie ri - Uche eat food)
education = ịmuta ihe (ịmuta ihe di mma - education is good)
egg = akwa (akwa nke hụ akowala - that egg is broken)
election = nhoputa; ịzọ ọkwa
Electric = oku; eletrik
end = agwula; ogwula; ogwugwu (ri agwula – food is finish or end)
English = bekee (also for English or white person)
enjoy = ibndu (Chikwa na ibi ndu - Chikwa is enjoying)
enjoyment = iri ndu; ibi ndu (ibi ndu Luya di njọọ - enjoyment of Luya is bad)
evening = anyasị (rie nri anyasị - eat evening meal or food)
everything = ihe niile (ihe niile adirọ mma - everything not good)
every time = ngbe niile (ngbe niile gị ga ahia - every time you go to the market)
examination = ule examination paper ule akwụkwọ (ule siri ike – the examination is difficult)
excuse = chere; cheretụ; biko (chere kamụ kwu - excuse me to talk)
excuse me = cheretụ mụ; biko chere mụ (cheretụ mụ ka anyi gawa - excuse me let us be going)
explain = kọwe; kọwa to explain ịkọwe; ịkọwa (kọwe ihe gị na kwu - explain what you talked)
Back to the Index>>>
[English to Igbo]
face = ihu (ihu gị di mma - your face is good)
fail = ida (John ida ule akwụkwọ - John failed his examination papers)
family = ezinụlọ (ezinụlọ anyi wụ Obi nọna ebe Umuna - our family is Obi in Umuna village)
farm = oru ịgbo; ubi to farm iru oru ịgbo (gawara oru ịgbo - went to the farm)
farming = iku oru; iku ubi (Okoro na iku oru – Okoro and farming)
fast = osisu (bịaa osisu - come fast)
fat = ibu (Japuna di ibu - Japuna is fat)
father = nna; papa (nna anyi gawara ahia - our father went to the market)
fear = ujo (maka ndi oshi ujo na tu mụ - because of thief I am fear)
fetch = bute; kute; wete (bute nri - fetch the food)
fetch water = kute mmiri (Nne chọrọ mmiri, kute mmiri - mother wants water, fetch water)
fever = ahu oku (ahu oku di mụ - I have a fever)
fight = ogu (ogu mụ na Uche - my fight with Uche)
find = chọta to find ịchọta (chọta ego - find the money)
fine = ọ dị mma (kedụ? ọ dị mma! - how are you? fine! or I am fine!)
finish = ogwula; agwula (ri anyi agwula - our food is finish)
fire = oku (wete nku ka tinye oku - bring the firewood to put the fire)
firewood = nku (bute nku ka tinye oku - bring the firewood to put the fire)
fix = mezie (biko mezie ụgbọ osiso - please fix the car quick)
flu = iba (biko gawa maka iba gị - please go because of your flu)
food = ri; nri to eat food iri nri; iri ri (iri ri uda di mma - to eat food now is good)
foreign = ebeọdọ (ihe si ebeọdọ - foreign thing)
foreigner = ọ nye mba; o nye mba; o nye obia; ọ nye obia (ọnye obia bịara taa- foreign or visitor came today)
forest = ohia (nna nọna ohia - father is in the forest)
forget = chefuo to forget ichefuo (gị ichefuo ego - you forget the money)
forgive = gbaghara to forgive ịgbaghara (ịgbaghara Ngozi - to forgive Ngozi)
fracture = mgbaji; gbaji to fracture igbaji (igbaji olu gị - to fracture your neck)
friend = enyi (enyi gị wụ Innonaka - your friend is Innonaka)
frighten = ujo (maka ya ujo na tu mụ - because of her, I am frighten)
from = site (site taa gawa ino na nke gị - from today go on you are on your own)
full = egule (ri egule mụ - the food full me)
Back to the Index>>>